Abụ Ọma 147:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Onye ji ígwé ojii kpuchie eluigwe,+Onye na-eme ka mmiri zooro ụwa,+Onye na-eme ka ugwu dị iche iche puo ahịhịa ndụ.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 147:8 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),7/2017, p. 19
8 Onye ji ígwé ojii kpuchie eluigwe,+Onye na-eme ka mmiri zooro ụwa,+Onye na-eme ka ugwu dị iche iche puo ahịhịa ndụ.+