Ilu 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na akpọwo m òkù ma unu na-ajụ,+ esetịwo m aka ma ọ dịghị onye na-aṅa ntị,+