Ilu 1:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 mgbe ihe unu na-atụ ụjọ ga-abịa dị ka oké ifufe mmiri, ọdachi unu abịarutekwa dị ka ifufe oké mmiri ozuzo,+ mgbe ahụhụ na oge ihe isi ike ga-abịakwasị unu.+
27 mgbe ihe unu na-atụ ụjọ ga-abịa dị ka oké ifufe mmiri, ọdachi unu abịarutekwa dị ka ifufe oké mmiri ozuzo,+ mgbe ahụhụ na oge ihe isi ike ga-abịakwasị unu.+