Ilu 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mgbe ahụ, ị ga na-eje ije n’ụzọ gị n’obi iru ala,+ ọbụna ụkwụ gị agaghị akpọ n’ihe ọ bụla.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:23 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2016, p. 18