Ilu 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụ ya ga-anwụ n’ihi na ịdọ aka ná ntị adịghị,+ ọ na-akpafukwa n’ihi ịdị ukwuu nke nzuzu ya.+