Ilu 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Geenụ ntị, n’ihi na ọ bụ banyere ihe ndị kasị mkpa ka m na-ekwu,+ egbugbere ọnụ m emeghewo ka m kwuo banyere ịkwụwa aka ọtọ.+
6 Geenụ ntị, n’ihi na ọ bụ banyere ihe ndị kasị mkpa ka m na-ekwu,+ egbugbere ọnụ m emeghewo ka m kwuo banyere ịkwụwa aka ọtọ.+