Ilu 10:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Dị ka mmanya gbara ụka si adị n’ezé, dịkwa ka anwụrụ ọkụ si adị n’anya, otú ahụ ka onye umengwụ dị n’anya ndị dunyere ya ozi.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:26 Ụlọ Nche,9/15/2001, p. 27
26 Dị ka mmanya gbara ụka si adị n’ezé, dịkwa ka anwụrụ ọkụ si adị n’anya, otú ahụ ka onye umengwụ dị n’anya ndị dunyere ya ozi.+