Ilu 15:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Onye na-eri uru na-ezighị ezi na-ewetara ụlọ ya nsogbu,+ ma onye kpọrọ iri ngo asị ga-adịrị ndụ.+