Ilu 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọnụ onye nzuzu bụ mbibi ya,+ egbugbere ọnụ ya bụkwaara mkpụrụ obi ya ọnyà.+