Ilu 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụụrụ mmadụ ihe ùgwù izere esemokwu,+ ma onye ọ bụla nke dị nzuzu ga-agbaba na ya.+