Ilu 21:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Onye akaebe ụgha ga-ala n’iyi,+ ma onye na-aṅa ntị ga na-ekwu okwu ọbụna ruo mgbe ebighị ebi.+