Ilu 23:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ònye na-ata ahụhụ? Ònye nwere ahụ́ erughị ala? Ònye na-ese okwu?+ Ònye nwere nchegbu? Ònye bu ọnyá na nkịtị? Ònye ka anya ya na-ahụ inyoghi inyoghi?
29 Ònye na-ata ahụhụ? Ònye nwere ahụ́ erughị ala? Ònye na-ese okwu?+ Ònye nwere nchegbu? Ònye bu ọnyá na nkịtị? Ònye ka anya ya na-ahụ inyoghi inyoghi?