Ilu 27:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka onye bịara abịa too gị, ọ bụghị ọnụ gị; ka onye mba ọzọ tookwa gị, ọ bụghị egbugbere ọnụ gị.+