Ekliziastis 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ifufe na-efega n’ebe ndịda, ọ na-efekwa gburugburu ruo n’ebe ugwu.+ Ọ na-efe gburugburu mgbe niile,+ ifufe na-efekwa gburugburu laghachi kpọmkwem n’ụzọ ya.+
6 Ifufe na-efega n’ebe ndịda, ọ na-efekwa gburugburu ruo n’ebe ugwu.+ Ọ na-efe gburugburu mgbe niile,+ ifufe na-efekwa gburugburu laghachi kpọmkwem n’ụzọ ya.+