8 Akpakọbaara m onwe m ọlaọcha na ọlaedo,+ kpakọbakwa ihe onwunwe e ji amata ndị eze na ógbè dị iche iche a na-achị achị.+ Enwetara m ndị ikom na-abụ abụ na ndị inyom na-abụ abụ+ nakwa ihe na-enye ụmụ mmadụ obi ụtọ dị ukwuu,+ ya bụ, nwaanyị, ọbụna ụmụ nwaanyị.+