Ekliziastis 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ dịghịkwa ihe ọ bụla anya m chọrọ nke m na-enyeghị ya.+ Ọ dịghị ụdị aṅụrị ọ bụla m gbochiri obi m inwe, n’ihi na obi m ṅụrịrị ọṅụ n’ihi ịrụsi ọrụ ike m niile,+ nke a bụkwa ihe m ketara n’ịrụsi ọrụ ike m niile.+ Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:10 Ụlọ Nche,10/15/1997, p. 3-4
10 Ọ dịghịkwa ihe ọ bụla anya m chọrọ nke m na-enyeghị ya.+ Ọ dịghị ụdị aṅụrị ọ bụla m gbochiri obi m inwe, n’ihi na obi m ṅụrịrị ọṅụ n’ihi ịrụsi ọrụ ike m niile,+ nke a bụkwa ihe m ketara n’ịrụsi ọrụ ike m niile.+