Ekliziastis 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mụ onwe m wee hụ na amamihe bara uru karịa iberiibe,+ dị nnọọ ka ìhè bara uru karịa ọchịchịrị.+