Ekliziastis 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mgbe ihe ọma dị ọtụtụ, ndị na-eri ya na-adịkwa ọtụtụ.+ Olee uru ọ baara onye nwe ya, ma ọ́ bụghị naanị ịnọ na-ele ya anya?+ Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:11 Ụlọ Nche,5/15/1998, p. 4-5
11 Mgbe ihe ọma dị ọtụtụ, ndị na-eri ya na-adịkwa ọtụtụ.+ Olee uru ọ baara onye nwe ya, ma ọ́ bụghị naanị ịnọ na-ele ya anya?+