Ekliziastis 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 E wezụga na onye mkpọkọta maara ihe,+ ọ na-akụzikwara ndị mmadụ ihe ọmụma mgbe niile,+ o chemiri echiche, meekwa nchọpụta nke ọma,+ ka o wee hazie ọtụtụ ilu n’usoro.+ Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:9 Ụlọ Nche,11/15/1999, p. 21
9 E wezụga na onye mkpọkọta maara ihe,+ ọ na-akụzikwara ndị mmadụ ihe ọmụma mgbe niile,+ o chemiri echiche, meekwa nchọpụta nke ọma,+ ka o wee hazie ọtụtụ ilu n’usoro.+