-
Abụ Solomọn 3:4Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
4 Ozugbo m gafere ha ka m hụrụ onye mkpụrụ obi m hụrụ n’anya. Ejidere m ya aka, ekweghịkwa m ahapụ ya, ruo mgbe m kpọbatara ya n’ụlọ nne m nakwa n’ime ime ụlọ nke nwaanyị buru m n’afọ.
-