Abụ Solomọn 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Lee! Ọ bụ ihe ndina ya, nke Sọlọmọn. Ndị dike iri isii gbara ya gburugburu, bụ́ ndị so ná ndị dike Izrel,+
7 “Lee! Ọ bụ ihe ndina ya, nke Sọlọmọn. Ndị dike iri isii gbara ya gburugburu, bụ́ ndị so ná ndị dike Izrel,+