Abụ Solomọn 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 nweekwa isi iyi nke ubi a gbara ogige, olulu mmiri nke mmiri ya dị ọcha,+ nakwa iyi nke si Lebanọn+ na-asọ nwayọọ nwayọọ.
15 nweekwa isi iyi nke ubi a gbara ogige, olulu mmiri nke mmiri ya dị ọcha,+ nakwa iyi nke si Lebanọn+ na-asọ nwayọọ nwayọọ.