Aịzaya 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ala unu bụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ a gbawo obodo unu niile ọkụ;+ ndị ala ọzọ+ eripịawo+ ala unu n’anya unu, ọ tọgbọrọ n’efu dị ka obodo ndị ala ọzọ kwaturu.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:7 Amụma Aịsaịa I, p. 17-18
7 Ala unu bụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ a gbawo obodo unu niile ọkụ;+ ndị ala ọzọ+ eripịawo+ ala unu n’anya unu, ọ tọgbọrọ n’efu dị ka obodo ndị ala ọzọ kwaturu.+