Aịzaya 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ya mere, a ga-adọrọ ndị m n’agha n’ihi enweghị ihe ọmụma;+ agụụ ga-agụgbukwa ndị ha dị ebube,+ akpịrị ga-akpọsikwa ìgwè mmadụ nọ n’etiti ha nkụ ike.+
13 Ya mere, a ga-adọrọ ndị m n’agha n’ihi enweghị ihe ọmụma;+ agụụ ga-agụgbukwa ndị ha dị ebube,+ akpịrị ga-akpọsikwa ìgwè mmadụ nọ n’etiti ha nkụ ike.+