Aịzaya 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, Shiol emewo ka mkpụrụ obi ya saa mbara, o meghewokwa ọnụ ya gabiga ókè;+ ihe mara mma nke dị n’ime obodo ahụ, tinyere ìgwè mmadụ nke nọ n’ime ya na mkpọtụ ya nakwa onye na-enwe aṅụrị, ga-agbada n’ime ya.+
14 Ya mere, Shiol emewo ka mkpụrụ obi ya saa mbara, o meghewokwa ọnụ ya gabiga ókè;+ ihe mara mma nke dị n’ime obodo ahụ, tinyere ìgwè mmadụ nke nọ n’ime ya na mkpọtụ ya nakwa onye na-enwe aṅụrị, ga-agbada n’ime ya.+