Aịzaya 5:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O gwunyeworo mba ukwu nke dị n’ebe dị anya+ ihe mgbaàmà, ọ fụwokwara mba nke nọ na nsọtụ ụwa+ mkpọrọhịhị; ma, lee! ọ ga-eji ọsọ bata ngwa ngwa.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:26 Amụma Aịsaịa I, p. 86
26 O gwunyeworo mba ukwu nke dị n’ebe dị anya+ ihe mgbaàmà, ọ fụwokwara mba nke nọ na nsọtụ ụwa+ mkpọrọhịhị; ma, lee! ọ ga-eji ọsọ bata ngwa ngwa.+