-
Aịzaya 5:27Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
27 Ọ dịghị onye ike gwụrụ, ọ dịghịkwa onye na-asụ ngọngọ n’etiti ha. Ọ dịghị onye na-ero ụra, ọ dịghịkwa onye na-ehi ụra. A gaghịkwa atọpụ ájị̀ ha kere n’úkwù atọpụ, a gaghịkwa adọbi eriri akpụkpọ ụkwụ ha;
-