Aịzaya 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mmadụ ga-egbutu ihe dị n’aka nri, agụụ ga na-agụkwa ya; mmadụ ga-eri ihe dị n’aka ekpe, afọ agaghịkwa eju ya.+ Onye ọ bụla n’ime ha ga-eri anụ ogwe aka ya,+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:20 Amụma Aịsaịa I, p. 138-140
20 Mmadụ ga-egbutu ihe dị n’aka nri, agụụ ga na-agụkwa ya; mmadụ ga-eri ihe dị n’aka ekpe, afọ agaghịkwa eju ya.+ Onye ọ bụla n’ime ha ga-eri anụ ogwe aka ya,+