Aịzaya 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọbụna osisi junipa+ na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ihe mere gị, osisi sida nke Lebanọn na-aṅụrịkwa ọṅụ, sị, ‘Kemgbe a kwaturu gị, ọ dịghị onye na-egbutu osisi+ nke na-abịa egbutu anyị.’ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:8 Amụma Aịsaịa I, p. 183
8 Ọbụna osisi junipa+ na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ihe mere gị, osisi sida nke Lebanọn na-aṅụrịkwa ọṅụ, sị, ‘Kemgbe a kwaturu gị, ọ dịghị onye na-egbutu osisi+ nke na-abịa egbutu anyị.’