Aịzaya 14:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Kwadebenụ ebe a ga-anọ gbuo ụmụ ya n’ihi njehie nke ndị nna nna ha,+ ka ha wee ghara ibili weghara ụwa, wee mee ka obodo jupụta n’elu ala.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:21 Amụma Aịsaịa I, p. 187
21 “Kwadebenụ ebe a ga-anọ gbuo ụmụ ya n’ihi njehie nke ndị nna nna ha,+ ka ha wee ghara ibili weghara ụwa, wee mee ka obodo jupụta n’elu ala.”+