Aịzaya 14:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Gịnịkwa ka mmadụ ga-aza ndị ozi+ nke mba ahụ? Na Jehova atọwo ntọala Zayọn,+ ndị nọ n’ahụhụ n’etiti ndị ya ga-agbaba n’ime ya. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:32 Amụma Aịsaịa I, p. 191-192
32 Gịnịkwa ka mmadụ ga-aza ndị ozi+ nke mba ahụ? Na Jehova atọwo ntọala Zayọn,+ ndị nọ n’ahụhụ n’etiti ndị ya ga-agbaba n’ime ya.