-
Aịzaya 23:7Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
7 Ihe a ọ̀ bụ obodo unu nke nọ na-enwe aṅụrị kemgbe oge dị anya gara aga, kemgbe ọ dịwara? Ọ na-ejibu ụkwụ ya eje ebe dị anya ije biri dị ka ọbịa.
-