Aịzaya 24:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ala a eruwela uju,+ ike agwụwo ya. Elu ala akpọwo nkụ, ike agwụwo ya. Ndị ukwu n’etiti ndị ala a atawo ahụ́.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:4 Amụma Aịsaịa I, p. 261-263
4 Ala a eruwela uju,+ ike agwụwo ya. Elu ala akpọwo nkụ, ike agwụwo ya. Ndị ukwu n’etiti ndị ala a atawo ahụ́.+