Aịzaya 25:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na i mewo ka obodo bụrụ ikpo nkume, i mewokwa ka obodo e wusiri ike bụrụ mkpọmkpọ ebe, meekwa ka ụlọ elu nke ndị ala ọzọ ghara ịbụkwa obodo, a gaghịkwa ewughachi ya ọbụna ruo mgbe ebighị ebi.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:2 Ụlọ Nche,4/15/2001, p. 123/1/2001, p. 14 Amụma Aịsaịa I, p. 271
2 N’ihi na i mewo ka obodo bụrụ ikpo nkume, i mewokwa ka obodo e wusiri ike bụrụ mkpọmkpọ ebe, meekwa ka ụlọ elu nke ndị ala ọzọ ghara ịbụkwa obodo, a gaghịkwa ewughachi ya ọbụna ruo mgbe ebighị ebi.+