4 N’ihi na ị ghọworo onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ebe e wusiri ike, ghọọkwara ogbenye ebe e wusiri ike iji pụọ n’ahụhụ ya,+ ebe mgbaba iji zere oké mmiri ozuzo, ndò+ iji zere okpomọkụ, mgbe ifufe ndị aka ike yiri oké mmiri ozuzo nke na-ezokwasị mgbidi.