Aịzaya 25:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Dị ka ị na-akwụsị okpomọkụ nke dị n’ala mmiri na-adịghị, otú ahụ ka ị na-akwụsị mkpọtụ nke ndị ala ọzọ, ị na-ejikwa ndò nke ígwé ojii akwụsị okpomọkụ.+ A kwụsịwo abụ olu ụtọ nke ndị aka ike.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:5 Ụlọ Nche,3/1/2001, p. 15-16 Amụma Aịsaịa I, p. 272-273
5 Dị ka ị na-akwụsị okpomọkụ nke dị n’ala mmiri na-adịghị, otú ahụ ka ị na-akwụsị mkpọtụ nke ndị ala ọzọ, ị na-ejikwa ndò nke ígwé ojii akwụsị okpomọkụ.+ A kwụsịwo abụ olu ụtọ nke ndị aka ike.+