Aịzaya 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ụbọchị ahụ, Jehova+ ga-eji oké mma agha ya siri ike, nke dịkwa ike,+ chee ihu n’ebe Levayatan,+ bụ́ agwọ na-amịgharị amịgharị,+ nọ, ee, Levayatan, bụ́ agwọ gbagọrọ agbagọ, ọ ga-egbukwa nnukwu anụ mmiri ahụ+ nke nọ n’oké osimiri. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 27:1 Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 7/2024, p. 9-10 Ụlọ Nche,3/1/2001, p. 21 Amụma Aịsaịa I, p. 283
27 N’ụbọchị ahụ, Jehova+ ga-eji oké mma agha ya siri ike, nke dịkwa ike,+ chee ihu n’ebe Levayatan,+ bụ́ agwọ na-amịgharị amịgharị,+ nọ, ee, Levayatan, bụ́ agwọ gbagọrọ agbagọ, ọ ga-egbukwa nnukwu anụ mmiri ahụ+ nke nọ n’oké osimiri.
27:1 Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 7/2024, p. 9-10 Ụlọ Nche,3/1/2001, p. 21 Amụma Aịsaịa I, p. 283