Aịzaya 28:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ugbu a, unu abụla ndị na-akwa emo,+ ka agbụ unu wee ghara isi ike, n’ihi na ọ dị mbibi nke ga-abịakwasị ala a dum,+ ee, ihe e kpebiworo ime, nke m nụrụ n’ọnụ Ọkaakaa+ Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:22 Amụma Aịsaịa I, p. 295-296, 300-301 Ụlọ Nche,6/1/1991, p. 23
22 Ugbu a, unu abụla ndị na-akwa emo,+ ka agbụ unu wee ghara isi ike, n’ihi na ọ dị mbibi nke ga-abịakwasị ala a dum,+ ee, ihe e kpebiworo ime, nke m nụrụ n’ọnụ Ọkaakaa+ Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha.