Aịzaya 34:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Agwọ nke na-agba ka akụ́ akpawo akwụ́ ya n’ebe ahụ, yiekwa àkwá, ọ ga-abụ ha, chịkọtakwa ụmụ ya n’okpuru ndò ya. Ee, n’ebe ahụ ka agụ nkwọ+ ga-ezukọta, oké na nne oké na nne. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:15 Amụma Aịsaịa I, p. 366-367 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 126-128
15 Agwọ nke na-agba ka akụ́ akpawo akwụ́ ya n’ebe ahụ, yiekwa àkwá, ọ ga-abụ ha, chịkọtakwa ụmụ ya n’okpuru ndò ya. Ee, n’ebe ahụ ka agụ nkwọ+ ga-ezukọta, oké na nne oké na nne.