Aịzaya 37:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha gbakwara chi ha ọkụ,+ n’ihi na ha abụghị chi,+ kama ha bụ ọrụ aka mmadụ,+ osisi na nkume, ha wee bibie ha.+
19 Ha gbakwara chi ha ọkụ,+ n’ihi na ha abụghị chi,+ kama ha bụ ọrụ aka mmadụ,+ osisi na nkume, ha wee bibie ha.+