Aịzaya 40:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Gị Jekọb, gịnị mere i ji na-asị, ee, gị Izrel, gịnị mere i ji na-ekwu, sị, ‘Jehova adịghị ahụ ụzọ m,+ Chineke m leghaara ime ka m nweta ikpe ziri ezi anya’?+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 40:27 Ụlọ Nche,1/15/2007, p. 9 Amụma Aịsaịa I, p. 411-413, 415
27 “Gị Jekọb, gịnị mere i ji na-asị, ee, gị Izrel, gịnị mere i ji na-ekwu, sị, ‘Jehova adịghị ahụ ụzọ m,+ Chineke m leghaara ime ka m nweta ikpe ziri ezi anya’?+