Aịzaya 41:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 “Nọrọnụ jụụ gee m ntị, unu agwaetiti;+ ka mba dị iche iche+ nwetaghachi ike. Ka ha bịa nso.+ Ka ha kwuo okwu n’oge ahụ. Ka anyị bịakọta ọnụ maka ikpe ikpe.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 41:1 Amụma Aịsaịa II, p. 17
41 “Nọrọnụ jụụ gee m ntị, unu agwaetiti;+ ka mba dị iche iche+ nwetaghachi ike. Ka ha bịa nso.+ Ka ha kwuo okwu n’oge ahụ. Ka anyị bịakọta ọnụ maka ikpe ikpe.+