Aịzaya 41:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ị ga-achọ ha, ma ị gaghị ahụ ha, bụ́ ndị na-alụso gị ọgụ.+ Ha ga-adị ka ihe na-adịghị adị na ihe efu,+ ya bụ, ndị na-ebuso gị agha. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 41:12 Amụma Aịsaịa II, p. 23-24
12 Ị ga-achọ ha, ma ị gaghị ahụ ha, bụ́ ndị na-alụso gị ọgụ.+ Ha ga-adị ka ihe na-adịghị adị na ihe efu,+ ya bụ, ndị na-ebuso gị agha.