Aịzaya 41:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Ònye kọtụworo ihe ọ bụla site ná mmalite, ka anyị wee mara, ma ọ bụ site n’oge gara aga, ka anyị wee sị, ‘O kwuru eziokwu’?+ N’ezie, ọ dịghị onye kọrọ ya. N’ezie, ọ dịghị onye na-eme ka a nụrụ ya. N’ezie, ọ dịghị onye na-anụ okwu unu.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 41:26 Amụma Aịsaịa II, p. 29
26 “Ònye kọtụworo ihe ọ bụla site ná mmalite, ka anyị wee mara, ma ọ bụ site n’oge gara aga, ka anyị wee sị, ‘O kwuru eziokwu’?+ N’ezie, ọ dịghị onye kọrọ ya. N’ezie, ọ dịghị onye na-eme ka a nụrụ ya. N’ezie, ọ dịghị onye na-anụ okwu unu.”+