Aịzaya 43:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Lee! Ana m eme ihe ọhụrụ.+ Ọ ga-apụta ìhè. Unu ga-amata ya, ọ̀ bụ na unu agaghị amata ya?+ N’ezie, m ga-awa ụzọ n’ala ịkpa+, meekwa ka osimiri sọfee n’ọzara.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 43:19 Amụma Aịsaịa II, p. 55-57, 60
19 Lee! Ana m eme ihe ọhụrụ.+ Ọ ga-apụta ìhè. Unu ga-amata ya, ọ̀ bụ na unu agaghị amata ya?+ N’ezie, m ga-awa ụzọ n’ala ịkpa+, meekwa ka osimiri sọfee n’ọzara.+