Aịzaya 44:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ na-aracha ntụ.+ Obi ya nke a ghọgburu aghọgbu eduhiewo ya.+ Ọ naghịkwa anapụta mkpụrụ obi ya, ọ dịghịkwa asị: “Ọ́ bụghị ihe ụgha ka m ji n’aka nri m?”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 44:20 Amụma Aịsaịa II, p. 68
20 Ọ na-aracha ntụ.+ Obi ya nke a ghọgburu aghọgbu eduhiewo ya.+ Ọ naghịkwa anapụta mkpụrụ obi ya, ọ dịghịkwa asị: “Ọ́ bụghị ihe ụgha ka m ji n’aka nri m?”+