Aịzaya 45:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Abụ m Jehova, e nweghị onye ọzọ.+ E wezụga m, ọ dịghị Chineke ọzọ dịnụ.+ M ga-eke gị ihe n’úkwù, ọ bụ ezie na ị maghị m, Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 45:5 Amụma Aịsaịa II, p. 80-81
5 Abụ m Jehova, e nweghị onye ọzọ.+ E wezụga m, ọ dịghị Chineke ọzọ dịnụ.+ M ga-eke gị ihe n’úkwù, ọ bụ ezie na ị maghị m,