Aịzaya 45:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ejiriwo m onwe m ṅụọ iyi+—okwu ahụ esiwokwa n’ọnụ m pụta n’ezi omume,+ ya mere, ọ gaghị alaghachi azụ+—na ikpere niile ga-egburu m n’ala.+ Ire niile ga-aṅụkwara m iyi,+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 45:23 Amụma Aịsaịa II, p. 91-92
23 Ejiriwo m onwe m ṅụọ iyi+—okwu ahụ esiwokwa n’ọnụ m pụta n’ezi omume,+ ya mere, ọ gaghị alaghachi azụ+—na ikpere niile ga-egburu m n’ala.+ Ire niile ga-aṅụkwara m iyi,+