Aịzaya 49:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Lee! Ndị nke a ga-esi ọbụna n’ebe dị anya bịa,+ lee! ndị nke a esi n’ebe ugwu+ nakwa n’ebe ọdịda anyanwụ bịa,+ ndị ọzọ esi n’ala Saịnim bịa.” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 49:12 Amụma Aịsaịa II, p. 143-144
12 Lee! Ndị nke a ga-esi ọbụna n’ebe dị anya bịa,+ lee! ndị nke a esi n’ebe ugwu+ nakwa n’ebe ọdịda anyanwụ bịa,+ ndị ọzọ esi n’ala Saịnim bịa.”