Aịzaya 50:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-enyere m aka.+ Ọ bụ ya mere na ihere agaghị eme m. Ọ bụ ya mere m ji mee ka ihu m sie ike dị ka nkume siri ike, amakwa m na ihere agaghị eme m.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 50:7 Amụma Aịsaịa II, p. 161 Ụlọ Nche,8/1/1995, p. 15
7 Ma Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-enyere m aka.+ Ọ bụ ya mere na ihere agaghị eme m. Ọ bụ ya mere m ji mee ka ihu m sie ike dị ka nkume siri ike, amakwa m na ihere agaghị eme m.+